

Soro Anyị
Subscribe / Contact Us
Soro Anyị
Ma ị họọrọ ige ntị, ikesa ozi a, ikpe ekpere, inye aka ma ọ bụ ịkwado ọrụ a, ị bụrụla otu onye na ndị na-ewetere ọtụtụ ndị Igbo ndị ọzọ bi n'akụkụ ụwa niile Okwu Chineke.
Ka anyị jikọọ aka na-echekwa asụsụ Igbo, na-eme ka okwukwe sie ike, ma na-emekwa ka Akwụkwọ Nsọ dịrị onye ọ bụla mfe ịnụ n'efu ugbua, na n'ọgbọ ndị ga-abịa.
Get Involved
Whether you choose to listen, share, pray, volunteer, or support this mission, you become part of bringing God's Word to more Igbo-speaking communities across the world.
Together, we are preserving the Igbo language, strengthening faith, and making the Holy Scriptures freely accessible for generations to come.


Bịa Kwụnyere Anyi
Journey With Us
Nọgide Na Njikọ
Soro anyị ma bụrụ otu nime ndị mbụ na-enweta ozi banyere ihe ọhụrụ dị iche iche ndị ga-abịa n’ọdịnihu, ndị nke anyị na-emepụta, nakwa ụzọ ị ga-esi kwadoo ọrụ Igbo Ọdio Baịbụl.
Stay Connected
Join our community and receive updates about new features, future releases, and opportunities to support the Igbo Audio Bible Project.


Metụrụ Anyị
Subscribe
Contact Us

