

ONYINYE
DONATIONS

Nyere Anyị Aka Ihụ Na Igbo Ọdio Baibụl Digidere N'efu
Help Keep the Igbo Audio Bible Free Online

Igbo Ọdio Baibụl dị adị, ọ ga-anọgidekwa, bụrụkwa nke onye ọ bụla pụrụ ige n'efu.
Ọ bụrụ na ọrụ a abụrụla ngọzi nye gị, ma ọ bụ nye onye ị maara, anyị ji obi ụtọ na-akpọku gị, ka i jiri onyinye afọ ọma kwadoo uto na mmepewanye ya. Onyinye Obiọma na mmesapụ aka gị na-enyere anyị aka ilekọta, meziwanye, chekwaa, ma gbasaa ọrụ a, ka ọgbọ ndị ga-abịa wee nwee ike ịnọgide na-anụ Okwu Chukwu n'asụsụ Igbo.
The Igbo Audio Bible is, and will continue to be, freely available to everyone.
If this ministry has blessed you or someone you know, you are warmly invited to support its continued growth through a voluntary gift. Your generosity helps us maintain, improve, preserve, and expand this project so that future generations can continue to hear God's Word in the Igbo language.



Ụzọ Onyinye Gị Si Enye Aka
How Your Gift Helps

Onyinye ọ bụla (ma ọ dị ukwu ma ọ dị nta) na-enye aka ịkwado ozi a, site na:
• ilekọta ma na-arụ ọrụ dị na websaịtị, nakwa n’ebe a na-echekwa faịlụ ọdịo
• ime ka ogige ya n’ikuku dịwanyekwuo mma na ntị, nakwa k’inweta ya diwanyekwuo mfe
• idozi, imeziwanye, na ichekwa ọdịo
• imepụta ihe ịntanetị ọhụrụ ndị ọzọ dị iche iche, na maka anyị itinye “Mobil App” n’ọdịnihu
• ịgbasara ndị ụka, ndị ụlọ akwụkwọ, na obodo niile na-asụ Igbo, ọrụ anyị
• ichekwa ọrụ a maka ọgbọ ndị ga-abịa.
Every contribution (large or small) helps sustain this mission - it helps us:
• maintain and operate the website and audio hosting
• improve the online listening experience and accessibility
• correct, enhance, and preserve the audio recordings
• develop new digital resources and future mobile applications
• expand outreach to churches, schools, and Igbo-speaking communities
• preserve the project for future generations.



Nkwa Anyị Na-Ekwe
Ịnweta Igbo ọdio Baibụl n’ikuku ga-anọgide bụrụ n'efu mgbe niile. Onyinye afọ ọma gị abụghị ụgwọ iji nweta ọdio nke a, kama, ha na-enyere anyị aka ichekwa, imeziwanye, na ikesara ndị mmadụ ndịọzọ ozi ọma nke a.
Our Commitment
Access to the Igbo Audio Bible will always remain free online. Your voluntary gifts do not pay for access, they help preserve, improve, and share this ministry with others.

DONATIONS FOR IGBO BIBLE PROJECT
Every Gift Makes a Difference
By supporting the Igbo Audio Bible Project, you help ensure that people everywhere can continue listening to God's Word in the Igbo language, free of charge. Together, we are preserving faith, language, and a spiritual heritage that will continue serving generations to come.
Frequency
One time
Monthly
Yearly
Amount
€ 20
€ 50
€ 100
€ 200
Other
0/100
Comment (optional)
