top of page
  • NKK-Foundation (NGO)
  • Facebook NK-Kindness Foundation
  • Instagram - NK-Kindness Foundation (NGO)
  • NK-Kindness-Foundation NGO
  • TikTok - NK-Kindness Foundation (NGO)
  • X - NK Kindness Foundation NGO
  • NK-Kindness Youtube Channel

Soro Anyị

Get Involved

Kesaa Okwu Chukwu

Ige Okwu Chineke na-agbanwe ndụ mmadụ. Ikesa ya na-enyekwa ndị ọzọ ohere ịnata otu ngọzi ahụ.Kpọọ ndị ezinụlọ gị, ndị enyi gị, ndị ụka gị, na ndị obodo gị, ma mee ka ha mata ma gee Igbo Ọdio Baibụl. Njikọ (link) ọ bụla ị kesara, mkparịta ụka ọ bụla i nwere, na ndụmọdụ ọ bụla ị nyere, na-enyere ọtụtụ ndị ọzọ aka, ịnụ Akwụkwọ Nsọ n'asụsụ ha.Soro anyị na-eme ka okwukwe sie ike, na-echekwa asụsụ Igbo, ma na-eme ka Okwu Chineke dịrị ndị na-asụ Igbo n'akụkụ ụwa niile mfe ịnụ n'efu.

Share The Word

Listening to God's Word transforms lives. Sharing it allows that blessing to reach others.Invite your family, friends, church, and community to discover the Igbo Audio Bible. Every shared link, conversation, and recommendation helps more people hear the Scriptures in their own language.Together, we can strengthen faith, preserve the Igbo language, and make God's Word freely accessible to Igbo-speaking communities around the world.

Zigara Ya Ndị Nwere Nkwarụ
Share To The Physically Challenged

Ụzọ Ndị Esi Ekesa Ya

  • Kesaara ndị ezinụlọ gị na ndị enyi gị.

  • Gwa ndị parish gị, ndị ụka gị, na ndị otu ekpere gị gbasara ya.

  • Kesaa njikọ (links) ya na Facebook, WhatsApp, Instagram, X, LinkedIn, na ebe ndị ọzọ, a na-agbasa ozi.

  • Gbaa ndị agadi, ụmụaka, na ndị ịgụ ihe na-esiri ike ume, ka ha na-ege ya mgbe niile.

  • Nyere ndị ọzọ aka ịchọpụta ma nwee mmasị n'Okwu Chineke n'asụsụ Igbo.

Ways You Can Share

  • Share the Igbo Audio Bible with family and friends.

  • Introduce it to your parish, church, or prayer group.

  • Post links on Facebook, WhatsApp, Instagram, X, LinkedIn, and other social media platforms.

  • Encourage elderly people, children, and those who find reading difficult to listen regularly.

  • Help others discover God's Word in the Igbo language.

Elderly black woman standing and watching and holding her mobile phone with two hands
Beautiful black woman lying down and reading bible while smiling.
Kesaara Ya Ndị Ezinụlọ Gị Na Ndị Enyi Gị
Share The Platform With Relatives And Friends
Young black beautiful girl wearing headset and using her mobile phone,
A young black man in an African village showing her elderly mother how to use her mobile phone,

Nkesa Igbo Ọdio Baibụl

Oge ọ bụla ị kesara Igbo Ọdio Baibụl, ị na-enye aka iweta Okwu Chineke n'obi ndị mmadụ ndị ọzọ. Ka anyị gbakọọ ọnụ na-ewulite ihe nketa ime mmụọ na omenala Igbo, nke ga-abara ndị

na-asụ Igbo uru taa na n'ọgbọ ndị ga-abịa, n'agbanyeghị ebe ha bi n'ụwa. 

Sharing The Igbo Audio Bible

Every time you share the Igbo Audio Bible, you help bring God's Word to another heart.Together, we are building a lasting spiritual and cultural resource that will serve present and future generations of Igbo speakers, wherever they live in the world.

A pastor instructing 3 teenagers in a church.
Two black young men, both using one set of earphone, seated, smiling and seeing through their phones.
Gwa Ya Ndị Otu Ụka Na Ndị Obodo Gị
Tell It To Your Church And To Your Community
Two young African boys standing and using their phones wearing earphones.
Two young african women looking into one phone and smiling at what they are seeing.
bottom of page