top of page
  • NKK-Foundation (NGO)
  • Facebook NK-Kindness Foundation
  • Instagram - NK-Kindness Foundation (NGO)
  • NK-Kindness-Foundation NGO
  • TikTok - NK-Kindness Foundation (NGO)
  • X - NK Kindness Foundation NGO
  • NK-Kindness Youtube Channel
Ihe Bụ Ọrụ Anyị
Our Mission

 

IWETA OKWU CHINEKE N'OBI NDỊ IGBO NILE

Ebumnobi anyị bụ ime ka Baịbụl Nsọ dịrị onye ọ bụla mfe ige n'asụsụ Igbo na-akwụghị ụgwọ ọbụla. Anyị kwenyere na ịnụ Okwu Chineke n'asụsụ e ji mụọ mmadụ na-eme ka mmekọrịta ya na Chineke mikwuo emi, wusie okwukwe ike, ma na-enye aka n'ichekwa ma n'ịkwalite asụsụ na ihe nketa ọdịnala anyị maka ọtụtụ ọgbọ ndị ga-abịa.

 

BRINGING GOD'S WORD TO EVERY IGBO HEART

Our mission is to make the Holy Bible freely accessible in spoken Igbo because we believe that hearing God's Word in one's mother tongue creates a deeper spiritual connection, nurtures faith, and helps preserve both language and cultural heritage for generations to come.

bottom of page