top of page
  • NKK-Foundation (NGO)
  • Facebook NK-Kindness Foundation
  • Instagram - NK-Kindness Foundation (NGO)
  • NK-Kindness-Foundation NGO
  • TikTok - NK-Kindness Foundation (NGO)
  • X - NK Kindness Foundation NGO
  • NK-Kindness Youtube Channel

MAKA IGBO DIO BAIBL
ABOUT THE IGBO AUDIO BIBLE

 

IGBO

Ọdio Baịbụl Nsọ n'Igbo bụ ọrụ e hiwere iji mee ka Okwu Chineke dịịrị ndị mmadụ mfe inweta. Ejikwa ya na-echekwa asụsụ Igbo n’otu aka ahụ. Ọbụ ndị otu NK-Kindness Foundation kwadoro ọrụ nke a, nke isi ya bụ ime ka ndị okenye, ndị n’enwe nsogbu anya, ndị Igbo na ezinụlọ ha bi n'akụkụ ụwa dị iche iche, nakwa ndị ọ kara mfe ige ihe ege karịa ịgụ ya agụ (n'agbanyeghị afọ ole mmadụ dị), nwee ike inweta Ozi Ọma nke Chineke.

ENGLISH

The Igbo Audio Bible is a Scripture accessibility and faith-based language preservation initiative supported by NK-Kindness Foundation. The project was created to make the Holy Bible available in spoken Igbo language to people of all ages and backgrounds, including elderly persons, individuals living with visual impairments, members of the global Igbo diaspora, and those who find it easier to listen than to read.

bottom of page