top of page
  • NKK-Foundation (NGO)
  • Facebook NK-Kindness Foundation
  • Instagram - NK-Kindness Foundation (NGO)
  • NK-Kindness-Foundation NGO
  • TikTok - NK-Kindness Foundation (NGO)
  • X - NK Kindness Foundation NGO
  • NK-Kindness Youtube Channel
Ihe Anyi Na-Eme
What We Do

 

Ihe Anyi Na-Eme

  • Ịgụpụta ma tinyekwa Igbo Baịbụl Nsọ zuru ezu n’ikuku Intaneti.

  • Ịme k’onye ọ bụla nwete Agba Ochie na Agba Ọhụrụ n'ịntanetị na-akwụghị ụgwo ọ bụla.

  • Ịwulite ma dozie ihe Ọdio ndị eji ekwu okwu.

  • Ịkwado ndị ụka,  ezinụlọ  na ndị mmadụ dị iche iche.

  • Ichekwa ma kwalite asụsụ Igbo site n'iji igwe intanetị ndị emepụtere ọhụrụ.

  • Ịga n'ihu na-emezi ma na-emepewanye ọrụ a site n'ịgbakwunye atụmatụ ọhụrụ na ime ka ọ dịrị onye ọ bụla mfe iji aka ya mee.

 

What We Do

  • Produce and publish the complete Igbo Audio Bible.

  • Provide free online access to the Old and New Testaments.

  • Develop and maintain the listening platform.

  • Support churches, families, and individuals.

  • Preserve and promote the Igbo language through digital technology.

  • Continuously improve the project with new features and accessibility enhancements.

bottom of page