
Ihe Anyi Na-Eme
What We Do

Ihe Anyi Na-Eme
Ịgụpụta ma tinyekwa Igbo Baịbụl Nsọ zuru ezu n'ikuku Intaneti.
Ịme k'onye ọ bụla nwete Agba Ochie na Agba Ọhụrụ n'ịntanetị na-akwụghị ụgwo ọ bụla.
Ịwulite ma dozie ihe Ọdio ndị eji ekwu okwu.
Ịkwado ndị ụka, ezinụlọ na ndị mmadụ dị iche iche.
Ichekwa ma kwalite asụsụ Igbo site n'iji igwe intanetị ndị emepụtere ọhụrụ.
Ịga n'ihu na-emezi ma na-emepewanye ọrụ a site n'ịgbakwunye atụmatụ ọhụrụ na ime ka ọ dịrị onye ọ bụla mfe iji aka ya mee.
What We Do
Produce and publish the complete Igbo Audio Bible.
Provide free online access to the Old and New Testaments.
Develop and maintain the listening platform.
Support churches, families, and individuals.
Preserve and promote the Igbo language through digital technology.
Continuously improve the project with new features and accessibility enhancements.

